21 Anụ ahụ́ niile nke na-agagharị n’elu ụwa wee kubie ume,+ ma anụ ufe ma anụ ụlọ ma anụ ọhịa ma ihe niile na-enupụta n’ìgwè bụ́ ndị na-enupụta n’elu ụwa, tinyere ihe niile a kpọrọ mmadụ.+
39 Anụ ahụ́ niile abụghị otu anụ ahụ́, kama e nwere anụ ahụ́ nke mmadụ, e nwekwara anụ ahụ́ nke anụ ụlọ, na anụ ahụ́ nke ụmụ nnụnụ, na anụ ahụ́ ọzọ nke azụ̀.+