2Jọshụa nwa Nọn wee si na Shitim+ zipụ ndị ikom abụọ na nzuzo dị ka ndị nledo, sị: “Gaanụ lee ala ahụ, tinyere Jeriko.” Ha wee gaa ma bata n’ụlọ nwaanyị akwụna nke aha ya bụ Rehab.+ Ha wee rahụ n’ebe ahụ.
3 Otú ọ dị, ndị isi ụmụ Amọn gwara Henọn onyenwe ha, sị: “N’anya gị, ọ̀ bụ ùgwù ka Devid na-akwanyere nna gị, nke mere o ji zitere gị ndị nkasi obi? Ọ́ bụghị inyocha obodo a na iledo+ ya na ịkwatu ya mere Devid ji zitere gị ndị na-ejere ya ozi?”+