Ilu 14:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Onye na-adịghị ewe iwe ọsọ ọsọ jupụtara ná nghọta,+ ma onye na-adịghị enwe ndidi na-ebuli nzuzu elu.+ Ilu 19:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Nghọta mmadụ nwere na-eme ka ọ ghara iwe iwe ọsọ ọsọ,+ ileghara mmejọ anya bụkwaara ya ịma mma.+ Ilu 29:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ndị na-etu ọnụ na-amụnye obodo ọkụ,+ ma ndị maara ihe na-eme ka iwe dajụọ.+
29 Onye na-adịghị ewe iwe ọsọ ọsọ jupụtara ná nghọta,+ ma onye na-adịghị enwe ndidi na-ebuli nzuzu elu.+