7 Ụmụ ndị ikom Jekọb wee si n’ọhịa lọta ozugbo ha nụrụ ya; ndị ikom ahụ wee nwee mwute na mmụọ ha, ha wee wee oké iwe,+ n’ihi na o mere ihe nzuzu na-eweta ihere megide Izrel n’idina ada Jekọb,+ ebe a na-ekwesịghị ime ihe dị otú ahụ eme.+
19 Ndị m hụrụ n’anya, unu abọrọla onwe unu ọbọ,+ kama nyenụ ọnụma ahụ ohere;+ n’ihi na e dere, sị: “Ọ bụ m nwe ịbọ ọbọ; m ga-akwụ ụgwọ, ka Jehova kwuru.”+