Diuterọnọmi 33:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 O kwukwara banyere Josef, sị:+“Ka ala ya na-abụ nke Jehova ji ihe ọma dị iche iche nke eluigwe gọzie,+Bụ́ igirigi,+Na ogbu mmiri nke dị n’ime ala,+ Joshụa 16:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ala ụmụ Josef+ ketara site n’ife nza+ bidoro na Jọdan,+ nke dị nso na Jeriko, ruo na mmiri Jeriko, n’ebe ọwụwa anyanwụ, ruo n’ala ịkpa nke si na Jeriko gbagoo n’ógbè Betel+ nke bụ́ ugwu ugwu.
13 O kwukwara banyere Josef, sị:+“Ka ala ya na-abụ nke Jehova ji ihe ọma dị iche iche nke eluigwe gọzie,+Bụ́ igirigi,+Na ogbu mmiri nke dị n’ime ala,+
16 Ala ụmụ Josef+ ketara site n’ife nza+ bidoro na Jọdan,+ nke dị nso na Jeriko, ruo na mmiri Jeriko, n’ebe ọwụwa anyanwụ, ruo n’ala ịkpa nke si na Jeriko gbagoo n’ógbè Betel+ nke bụ́ ugwu ugwu.