Jenesis 27:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ka ezi Chineke nye gị igirigi nke eluigwe+ nakwa ala na-eme nri n’ụwa+ nakwa ọka* na mmanya ọhụrụ n’ụba.+ Zekaraya 8:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 ‘N’ihi na a ga-enwe mkpụrụ udo;+ osisi vaịn ga-amị mkpụrụ,+ ala ga-emepụta ihe,+ eluigwe ga-emekwa ka igirigi daa;+ m ga-emekwa ka ndị fọdụrụ+ ná ndị a nweta ihe a niile.+
28 Ka ezi Chineke nye gị igirigi nke eluigwe+ nakwa ala na-eme nri n’ụwa+ nakwa ọka* na mmanya ọhụrụ n’ụba.+
12 ‘N’ihi na a ga-enwe mkpụrụ udo;+ osisi vaịn ga-amị mkpụrụ,+ ala ga-emepụta ihe,+ eluigwe ga-emekwa ka igirigi daa;+ m ga-emekwa ka ndị fọdụrụ+ ná ndị a nweta ihe a niile.+