Jenesis 32:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Enwewo m ehi na ịnyịnya ibu, atụrụ, na ndị ikom na-eje ozi na ndị inyom na-eje ozi,+ ọ masịrị m izi ozi iji gwa onyenwe m, ka m wee nweta ihu ọma gị.”’”+ Jenesis 46:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ụmụ ndị ikom Josef ndị a mụụrụ ya n’Ijipt dị mkpụrụ obi abụọ. Mkpụrụ obi niile nke ụlọ Jekọb bụ́ ndị batara n’Ijipt dị iri asaa.+
5 Enwewo m ehi na ịnyịnya ibu, atụrụ, na ndị ikom na-eje ozi na ndị inyom na-eje ozi,+ ọ masịrị m izi ozi iji gwa onyenwe m, ka m wee nweta ihu ọma gị.”’”+
27 Ụmụ ndị ikom Josef ndị a mụụrụ ya n’Ijipt dị mkpụrụ obi abụọ. Mkpụrụ obi niile nke ụlọ Jekọb bụ́ ndị batara n’Ijipt dị iri asaa.+