Abụ Ọma 49:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ihe ha chọrọ bụ ka ụlọ ha dịruo mgbe ebighị ebi,+Ka ụlọikwuu ha dịgidekwa site n’ọgbọ ruo n’ọgbọ.+Ha agụwo ala ha aha ha.+ Daniel 4:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Eze wee sị:+ “Nke a ọ́ bụghị Babịlọn Ukwu ahụ, nke mụ onwe m ji nnukwu ike m wuo+ ka ọ bụrụ ebe obibi eze nakwa iji mee ka ebube m dị ukwuu?”+ Jọn 5:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 Olee otú unu pụrụ isi kwere, mgbe unu na-anara otuto+ n’aka ibe unu, unu adịghịkwa achọ otuto nke si n’aka onye ahụ naanị ya bụ Chineke?+
11 Ihe ha chọrọ bụ ka ụlọ ha dịruo mgbe ebighị ebi,+Ka ụlọikwuu ha dịgidekwa site n’ọgbọ ruo n’ọgbọ.+Ha agụwo ala ha aha ha.+
30 Eze wee sị:+ “Nke a ọ́ bụghị Babịlọn Ukwu ahụ, nke mụ onwe m ji nnukwu ike m wuo+ ka ọ bụrụ ebe obibi eze nakwa iji mee ka ebube m dị ukwuu?”+
44 Olee otú unu pụrụ isi kwere, mgbe unu na-anara otuto+ n’aka ibe unu, unu adịghịkwa achọ otuto nke si n’aka onye ahụ naanị ya bụ Chineke?+