Jenesis 9:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Onye ọ bụla nke na-awụfu ọbara mmadụ, mmadụ ga-awụfu ọbara ya,+ n’ihi na Chineke kere mmadụ n’oyiyi ya. 1 Ndị Kọrịnt 11:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na nwoke ekwesịghị ikpuchi isi ya ekpuchi, ebe ọ bụ onyinyo+ na ebube Chineke;+ ma nwaanyị bụ ebube nwoke.+ Ndị Kọlọsi 3:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 ma yirinụ mmadụ ọhụrụ ahụ,+ nke a na-esite n’ezi ihe ọmụma na-eme ka ọ dị ọhụrụ dị ka onyinyo+ nke Onye ahụ kere ya si dị.
6 Onye ọ bụla nke na-awụfu ọbara mmadụ, mmadụ ga-awụfu ọbara ya,+ n’ihi na Chineke kere mmadụ n’oyiyi ya.
7 N’ihi na nwoke ekwesịghị ikpuchi isi ya ekpuchi, ebe ọ bụ onyinyo+ na ebube Chineke;+ ma nwaanyị bụ ebube nwoke.+
10 ma yirinụ mmadụ ọhụrụ ahụ,+ nke a na-esite n’ezi ihe ọmụma na-eme ka ọ dị ọhụrụ dị ka onyinyo+ nke Onye ahụ kere ya si dị.