Jenesis 10:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ókè nke ala ndị Kenan wee malite na Saịdọn ruo Gira,+ nke dị nso na Geza,+ ruo Sọdọm na Gọmọra+ na Adma+ na Zeboyim,+ nke dị nso na Lesha. Jenesis 13:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ebram wee biri n’ala Kenan, ma Lọt gara biri n’etiti obodo ndị dị n’Ógbè Jọdan.+ N’ikpeazụ, ọ mara ụlọikwuu n’ebe dị nso na Sọdọm. 2 Pita 2:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Sitekwa n’ime ka obodo Sọdọm na Gọmọra ghọọ ntụ, ọ mara ha ikpe,+ mee ka ha ghọọrọ ndị na-adịghị asọpụrụ Chineke n’ọdịnihu ihe atụ.+
19 Ókè nke ala ndị Kenan wee malite na Saịdọn ruo Gira,+ nke dị nso na Geza,+ ruo Sọdọm na Gọmọra+ na Adma+ na Zeboyim,+ nke dị nso na Lesha.
12 Ebram wee biri n’ala Kenan, ma Lọt gara biri n’etiti obodo ndị dị n’Ógbè Jọdan.+ N’ikpeazụ, ọ mara ụlọikwuu n’ebe dị nso na Sọdọm.
6 Sitekwa n’ime ka obodo Sọdọm na Gọmọra ghọọ ntụ, ọ mara ha ikpe,+ mee ka ha ghọọrọ ndị na-adịghị asọpụrụ Chineke n’ọdịnihu ihe atụ.+