Jenesis 13:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ebram nwekwara ìgwè anụ ụlọ na ọlaọcha na ọlaedo dị ukwuu.+ Ndị Galeshia 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi ya, a na-agọzi ndị nwere okwukwe+ dị ka a gọziri Ebreham bụ́ onye kwesịrị ntụkwasị obi.+