Jenesis 25:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Aịzik gbara afọ iri anọ mgbe ọ lụrụ Ribeka nwa Betuel+ onye Siria+ nke Padan-eram, bụ́ nwanne nwaanyị Leban onye Siria. Jenesis 29:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 O wee ruo na mgbe Jekọb hụrụ Rechel nwa Leban nwanne nne ya nakwa atụrụ Leban nwanne nne ya, Jekọb bịaruru nso ozugbo wee kwapụ nkume n’ọnụ olulu mmiri ahụ wee nye atụrụ Leban nwanne nne ya mmiri.+
20 Aịzik gbara afọ iri anọ mgbe ọ lụrụ Ribeka nwa Betuel+ onye Siria+ nke Padan-eram, bụ́ nwanne nwaanyị Leban onye Siria.
10 O wee ruo na mgbe Jekọb hụrụ Rechel nwa Leban nwanne nne ya nakwa atụrụ Leban nwanne nne ya, Jekọb bịaruru nso ozugbo wee kwapụ nkume n’ọnụ olulu mmiri ahụ wee nye atụrụ Leban nwanne nne ya mmiri.+