Ọpụpụ 34:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 “Mkpụrụ kasị mma n’ime mkpụrụ mbụ kara aka+ nke ala gị ka ị ga-eweta n’ụlọ Jehova bụ́ Chineke gị.+ “Esila nwa ewu n’ime mmiri ara nne ya.”+ Ọnụ Ọgụgụ 18:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Mmanụ niile kasị mma na mmanya ọhụrụ niile kasị mma nakwa ọka,* bụ́ mkpụrụ mbụ ha,+ ndị ha ga-enye Jehova, gị ka m nyere ha.+ Nehemaya 10:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 na iwebata mkpụrụ mbụ kara aka nke ala mepụtara+ nakwa mkpụrụ mbụ niile chara acha nke ụdị osisi niile mịrị,+ kwa afọ, n’ụlọ Jehova; 1 Ndị Kọrịnt 15:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ma, ugbu a, e siwo ná ndị nwụrụ anwụ kpọlite Kraịst,+ bụ́ mkpụrụ mbụ+ nke ndị dara n’ụra ọnwụ.+
26 “Mkpụrụ kasị mma n’ime mkpụrụ mbụ kara aka+ nke ala gị ka ị ga-eweta n’ụlọ Jehova bụ́ Chineke gị.+ “Esila nwa ewu n’ime mmiri ara nne ya.”+
12 “Mmanụ niile kasị mma na mmanya ọhụrụ niile kasị mma nakwa ọka,* bụ́ mkpụrụ mbụ ha,+ ndị ha ga-enye Jehova, gị ka m nyere ha.+
35 na iwebata mkpụrụ mbụ kara aka nke ala mepụtara+ nakwa mkpụrụ mbụ niile chara acha nke ụdị osisi niile mịrị,+ kwa afọ, n’ụlọ Jehova;