Ọpụpụ 29:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ị ga-achịrị uwe+ ndị ahụ yiwe Erọn uwe mwụda ahụ na uwe na-enweghị aka nke efọd ahụ na efọd ya na akpa obi ahụ, ị ga-ejikwa eriri efọd ahụ kesie ya ike n’úkwù.+
5 Ị ga-achịrị uwe+ ndị ahụ yiwe Erọn uwe mwụda ahụ na uwe na-enweghị aka nke efọd ahụ na efọd ya na akpa obi ahụ, ị ga-ejikwa eriri efọd ahụ kesie ya ike n’úkwù.+