Ọnụ Ọgụgụ 14:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Mgbe Mozis gwara ụmụ Izrel niile ihe ndị a, ha malitere iru uju nke ukwuu.+ Hosia 7:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ha ejighị obi ha kpọkuo m maka enyemaka,+ ọ bụ ezie na ha na-eti mkpu n’ihe ndina ha. Nri ha na mmanya ha dị ụtọ na-eme ka ha nọrọ nkịtị;+ ha na-atụgharị megide m.+
14 Ha ejighị obi ha kpọkuo m maka enyemaka,+ ọ bụ ezie na ha na-eti mkpu n’ihe ndina ha. Nri ha na mmanya ha dị ụtọ na-eme ka ha nọrọ nkịtị;+ ha na-atụgharị megide m.+