Ọpụpụ 3:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Gawa, kpọkọta ndị okenye Izrel, gwakwa ha, sị: “Jehova bụ́ Chineke nna nna unu hà apụtawo ìhè n’ihu m,+ Chineke Ebreham, Aịzik na Jekọb, wee sị: “Aghaghị m ilebara unu anya,+ lebakwa anya n’ihe a na-eme unu n’Ijipt. Ọpụpụ 24:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 O wee sị Mozis: “Gbagoo gakwuru Jehova, gị na Erọn, Nedab na Abaịhu+ na mmadụ iri asaa+ n’ime ndị okenye Izrel, unu ga-anọkwa n’ebe dịtụ anya kpọọ isiala.
16 Gawa, kpọkọta ndị okenye Izrel, gwakwa ha, sị: “Jehova bụ́ Chineke nna nna unu hà apụtawo ìhè n’ihu m,+ Chineke Ebreham, Aịzik na Jekọb, wee sị: “Aghaghị m ilebara unu anya,+ lebakwa anya n’ihe a na-eme unu n’Ijipt.
24 O wee sị Mozis: “Gbagoo gakwuru Jehova, gị na Erọn, Nedab na Abaịhu+ na mmadụ iri asaa+ n’ime ndị okenye Izrel, unu ga-anọkwa n’ebe dịtụ anya kpọọ isiala.