Ọpụpụ 25:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Dị ka ihe niile m na-egosi gị nke bụ́ ụkpụrụ a ga-eji rụọ ụlọikwuu ahụ na ụkpụrụ a ga-eji rụọ ihe niile ga-adị n’ime ya, otú ahụ ka unu ga-arụ ya.+ Ọpụpụ 39:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ọrụ niile nke ụlọikwuu ahụ, ya bụ, ụlọikwuu nzute, wee gwụ, n’ihi na ụmụ Izrel nọ na-eme ihe niile Jehova nyere Mozis n’iwu.+ Ha mere nnọọ otú ahụ. Ndị Hibru 9:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ụlọikwuu a bụ ihe atụ+ maka oge a kara aka nke ruworo ugbu a,+ a ka na-enye onyinye ma na-achụ àjà otú ahụ.+ Otú ọ dị, ihe ndị a enweghị ike ime ka onye na-eje ozi dị nsọ nwee akọ na uche+ zuru okè,+
9 Dị ka ihe niile m na-egosi gị nke bụ́ ụkpụrụ a ga-eji rụọ ụlọikwuu ahụ na ụkpụrụ a ga-eji rụọ ihe niile ga-adị n’ime ya, otú ahụ ka unu ga-arụ ya.+
32 Ọrụ niile nke ụlọikwuu ahụ, ya bụ, ụlọikwuu nzute, wee gwụ, n’ihi na ụmụ Izrel nọ na-eme ihe niile Jehova nyere Mozis n’iwu.+ Ha mere nnọọ otú ahụ.
9 Ụlọikwuu a bụ ihe atụ+ maka oge a kara aka nke ruworo ugbu a,+ a ka na-enye onyinye ma na-achụ àjà otú ahụ.+ Otú ọ dị, ihe ndị a enweghị ike ime ka onye na-eje ozi dị nsọ nwee akọ na uche+ zuru okè,+