13 Nke a bụ ihe ndị niile a gụrụ ọnụ ga-enye: ọkara shekel ma e jiri shekel nke ebe nsọ tụọ ya.+ Ihe ọ̀tụ̀tụ̀ gira iri abụọ bụ otu shekel. Ọkara shekel bụ onyinye a na-enye Jehova.+
16 Ị ga-eji ọnụ ahịa mgbapụta ya gbara ya malite mgbe ọ dị otu ọnwa gbagowe, n’ọnụ ego e kwuru na ọ ga-abụ, bụ́ shekel ọlaọcha ise ma e jiri shekel ebe nsọ tụọ ya.+ Ọ bụ gira iri abụọ.+