18 “Ị ga-eme efere ọla kọpa, werekwa ọla kọpa mee ihe ndọkwasị ya maka ịsa aka na ụkwụ,+ ị ga-adọba ya n’agbata ụlọikwuu nzute na ebe ịchụàjà ma gbanye ya mmiri.+
22 ka anyị jiri ezi obi na-abịaru nso, nwee obi ike zuru ezu na okwukwe, ebe e fesaworo mmiri dị ọcha n’obi anyị ka ọ ghara inwe ajọ akọ na uche,+ jirikwa ya sachaa ahụ́ anyị.+