Ọnụ Ọgụgụ 11:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Mozis wee sị Jehova: “Gịnị mere i ji kpatara ohu gị ihe ọjọọ, gịnịkwa mere ihe m amasịghị gị, i wee buru ibu mmadụ niile a bokwasị m?+ 1 Samuel 30:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 O wee wute Devid nke ukwuu,+ n’ihi na ndị ahụ sịrị ka a tụọ ya nkume;+ n’ihi na ọ na-ewute ha niile ná mkpụrụ obi,+ onye nke ọ bụla n’ihi ụmụ ya ndị ikom na ụmụ ya ndị inyom. Devid wee jiri Jehova bụ́ Chineke ya na-eme onwe ya ka ọ dị ike.+
11 Mozis wee sị Jehova: “Gịnị mere i ji kpatara ohu gị ihe ọjọọ, gịnịkwa mere ihe m amasịghị gị, i wee buru ibu mmadụ niile a bokwasị m?+
6 O wee wute Devid nke ukwuu,+ n’ihi na ndị ahụ sịrị ka a tụọ ya nkume;+ n’ihi na ọ na-ewute ha niile ná mkpụrụ obi,+ onye nke ọ bụla n’ihi ụmụ ya ndị ikom na ụmụ ya ndị inyom. Devid wee jiri Jehova bụ́ Chineke ya na-eme onwe ya ka ọ dị ike.+