Ọpụpụ 3:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ugbu a, bịa ka m ziga gị ka ị gakwuru Fero, ị ga-akpọpụtakwa ndị m bụ́ ụmụ Izrel n’Ijipt.”+ Ọpụpụ 5:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 E mesịa, Mozis na Erọn gara wee gwa Fero,+ sị: “Nke a bụ ihe Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru, ‘Hapụ ndị m ka ha gaa meere m ememme n’ala ịkpa.’”+
5 E mesịa, Mozis na Erọn gara wee gwa Fero,+ sị: “Nke a bụ ihe Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru, ‘Hapụ ndị m ka ha gaa meere m ememme n’ala ịkpa.’”+