1 Samuel 12:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Samuel wee sị ndị Izrel: “Jehova bụ onye akaebe, bụ́ onye ji Mozis na Erọn rụọ ọrụ, onye sikwa n’ala Ijipt kpọpụta nna nna unu hà.+ Abụ Ọma 105:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 O zigara Mozis bụ́ ohu ya,+Zigakwa Erọn bụ́ onye ọ họọrọ.+ Aịzaya 63:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ha wee cheta oge dị anya gara aga, chetakwa ohu ya Mozis, sị: “Olee ebe Onye ahụ nke ji ndị na-azụ ìgwè atụrụ ya+ kpọpụta ha n’oké osimiri nọ?+ Olee ebe Onye nyere ya mmụọ nsọ ya nọ?+ Ọrụ Ndịozi 7:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ahụwo m mmeso ọjọọ a na-emeso ndị m bụ́ ndị nọ n’Ijipt,+ anụwokwa m ịsụ ude ha,+ agbadatawokwa m ịnapụta ha.+ Ugbu a, bịa, m ga-eziga gị Ijipt.’+
6 Samuel wee sị ndị Izrel: “Jehova bụ onye akaebe, bụ́ onye ji Mozis na Erọn rụọ ọrụ, onye sikwa n’ala Ijipt kpọpụta nna nna unu hà.+
11 Ha wee cheta oge dị anya gara aga, chetakwa ohu ya Mozis, sị: “Olee ebe Onye ahụ nke ji ndị na-azụ ìgwè atụrụ ya+ kpọpụta ha n’oké osimiri nọ?+ Olee ebe Onye nyere ya mmụọ nsọ ya nọ?+
34 Ahụwo m mmeso ọjọọ a na-emeso ndị m bụ́ ndị nọ n’Ijipt,+ anụwokwa m ịsụ ude ha,+ agbadatawokwa m ịnapụta ha.+ Ugbu a, bịa, m ga-eziga gị Ijipt.’+