Ọpụpụ 7:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ndị Ijipt ga-amara na mụ onwe m bụ Jehova mgbe m setịrị aka m mee Ijipt+ ihe, n’ezie, m ga-akpọpụta ụmụ Izrel n’etiti ha.”+ Ọpụpụ 8:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ụbọchị ahụ, m ga-eme ka ala Goshen bụ́ ebe ndị m guzo dị iche, ka odudu ghara ịdị n’ebe ahụ;+ ka i wee mara na mụ onwe m bụ Jehova n’ụwa dum.+ Ezikiel 25:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 M ga-abọ ọbọ dị ukwuu n’ahụ́ ha, baakwara ha oké mba;+ ha ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova mgbe m bọrọ ọbọ n’ahụ́ ha.”’”+
5 Ndị Ijipt ga-amara na mụ onwe m bụ Jehova mgbe m setịrị aka m mee Ijipt+ ihe, n’ezie, m ga-akpọpụta ụmụ Izrel n’etiti ha.”+
22 N’ụbọchị ahụ, m ga-eme ka ala Goshen bụ́ ebe ndị m guzo dị iche, ka odudu ghara ịdị n’ebe ahụ;+ ka i wee mara na mụ onwe m bụ Jehova n’ụwa dum.+
17 M ga-abọ ọbọ dị ukwuu n’ahụ́ ha, baakwara ha oké mba;+ ha ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova mgbe m bọrọ ọbọ n’ahụ́ ha.”’”+