Ọpụpụ 9:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 ma onye ọ bụla ọ na-emetụghị n’obi iji okwu Jehova kpọrọ ihe hapụrụ ndị na-ejere ya ozi na anụ ụlọ ya n’ọhịa.+ Ilu 29:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Onye a na-adọ aka ná ntị ugboro ugboro+ ma ya ana-ekwesi olu ike,+ a ga-agbaji ya na mberede, ngwọta agaghịkwa adị.+ Jeremaya 5:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jehova, ọ́ bụghị ikwesị ntụkwasị obi ka anya gị na-achọ ịhụ?+ I tiwo ha ihe,+ ma ha adaghị ọrịa.+ I kpochapụrụ ha.+ Ha jụrụ ịnara ịdọ aka ná ntị.+ Ha mere ka ihu ha sie ike karịa nkume dị elu.+ Ha jụrụ ịlọghachi.+
21 ma onye ọ bụla ọ na-emetụghị n’obi iji okwu Jehova kpọrọ ihe hapụrụ ndị na-ejere ya ozi na anụ ụlọ ya n’ọhịa.+
29 Onye a na-adọ aka ná ntị ugboro ugboro+ ma ya ana-ekwesi olu ike,+ a ga-agbaji ya na mberede, ngwọta agaghịkwa adị.+
3 Jehova, ọ́ bụghị ikwesị ntụkwasị obi ka anya gị na-achọ ịhụ?+ I tiwo ha ihe,+ ma ha adaghị ọrịa.+ I kpochapụrụ ha.+ Ha jụrụ ịnara ịdọ aka ná ntị.+ Ha mere ka ihu ha sie ike karịa nkume dị elu.+ Ha jụrụ ịlọghachi.+