Ọpụpụ 5:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ma Fero sịrị: “Ònye bụ Jehova,+ nke mere m ga-eji rube isi n’ihe o kwuru wee hapụ ndị Izrel ka ha laa?+ Amaghị m onye Jehova bụ ma ọlị,+ agaghịkwa m ahapụ ndị Izrel ka ha laa.”+ Ọpụpụ 7:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Gị onwe gị ga-ekwu ihe niile m ga-enye gị n’iwu;+ Erọn nwanne gị ga na-agwa Fero okwu,+ ọ ga-ahapụkwa ụmụ Izrel ka ha si n’ala ya pụọ.+
2 Ma Fero sịrị: “Ònye bụ Jehova,+ nke mere m ga-eji rube isi n’ihe o kwuru wee hapụ ndị Izrel ka ha laa?+ Amaghị m onye Jehova bụ ma ọlị,+ agaghịkwa m ahapụ ndị Izrel ka ha laa.”+
2 Gị onwe gị ga-ekwu ihe niile m ga-enye gị n’iwu;+ Erọn nwanne gị ga na-agwa Fero okwu,+ ọ ga-ahapụkwa ụmụ Izrel ka ha si n’ala ya pụọ.+