Ọpụpụ 13:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ị ga-agwakwa nwa gị n’ụbọchị ahụ, sị, ‘Ọ bụ n’ihi ihe ahụ Jehova meere m mgbe m si n’Ijipt pụta.’+ Diuterọnọmi 4:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Naanị lezie anya, cheekwa mkpụrụ obi gị nche nke ọma,+ ka i wee ghara ichefu ihe ndị anya gị hụworo,+ ka ha gharakwa ịpụ n’obi gị n’ụbọchị niile nke ndụ gị;+ meekwa ka ụmụ gị na ụmụ ụmụ gị mara ha,+ Diuterọnọmi 6:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 ị ga-agwa nwa gị, sị, ‘Anyị ghọrọ ndị ohu Fero n’Ijipt, ma Jehova ji aka dị ike+ kpọpụta anyị n’Ijipt. Abụ Ọma 44:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 Chineke, anyị ejiriwo ntị anyị nụ,Nna nna anyị hà akọworo anyị+Ihe i mere n’oge ha,+N’oge dị anya gara aga.+ Abụ Ọma 78:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 O wee debe ihe ncheta na Jekọb,+Meekwa ka e nwee iwu n’Izrel,+Bụ́ ihe o nyere nna nna anyị hà n’iwu,+Iji mee ka ụmụ ha mara ha;+ Joel 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Kọọrọnụ ya ụmụ unu, ụmụ unu akọọrọ ya ụmụ ha, ụmụ ha akọọkwara ya ọgbọ na-eso nke ha.+
9 “Naanị lezie anya, cheekwa mkpụrụ obi gị nche nke ọma,+ ka i wee ghara ichefu ihe ndị anya gị hụworo,+ ka ha gharakwa ịpụ n’obi gị n’ụbọchị niile nke ndụ gị;+ meekwa ka ụmụ gị na ụmụ ụmụ gị mara ha,+
21 ị ga-agwa nwa gị, sị, ‘Anyị ghọrọ ndị ohu Fero n’Ijipt, ma Jehova ji aka dị ike+ kpọpụta anyị n’Ijipt.
44 Chineke, anyị ejiriwo ntị anyị nụ,Nna nna anyị hà akọworo anyị+Ihe i mere n’oge ha,+N’oge dị anya gara aga.+
5 O wee debe ihe ncheta na Jekọb,+Meekwa ka e nwee iwu n’Izrel,+Bụ́ ihe o nyere nna nna anyị hà n’iwu,+Iji mee ka ụmụ ha mara ha;+ Joel 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Kọọrọnụ ya ụmụ unu, ụmụ unu akọọrọ ya ụmụ ha, ụmụ ha akọọkwara ya ọgbọ na-eso nke ha.+