Ọpụpụ 13:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Dooro m ihe ọ bụla bụ́ oké e bu ụzọ mụọ nsọ, bụ́ nke meghere akpa nwa n’etiti ụmụ Izrel, n’etiti mmadụ nakwa n’etiti anụmanụ. Ọ bụ nke m.”+ Ọpụpụ 13:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 ị ga-ewere onye ọ bụla nke meghere akpa nwa nye Jehova,+ ihe ọ bụla e bu ụzọ mụọ, bụ́ nwa anụmanụ,+ nke ga-abụ nke gị. Ndị bụ́ oké dịịrị Jehova.+ Diuterọnọmi 21:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’ihi na o kwesịrị iwere nwa nke nwaanyị ahụ ọ kpọrọ asị dị ka ọkpara site n’inye ya òkè abụọ n’ihe niile o nwere,+ n’ihi na ọ bụ mmalite nke ike ịmụ ọmụmụ ya.+ Ọ bụ ya nwe ihe ruuru onye bụ́ ọkpara.+
2 “Dooro m ihe ọ bụla bụ́ oké e bu ụzọ mụọ nsọ, bụ́ nke meghere akpa nwa n’etiti ụmụ Izrel, n’etiti mmadụ nakwa n’etiti anụmanụ. Ọ bụ nke m.”+
12 ị ga-ewere onye ọ bụla nke meghere akpa nwa nye Jehova,+ ihe ọ bụla e bu ụzọ mụọ, bụ́ nwa anụmanụ,+ nke ga-abụ nke gị. Ndị bụ́ oké dịịrị Jehova.+
17 N’ihi na o kwesịrị iwere nwa nke nwaanyị ahụ ọ kpọrọ asị dị ka ọkpara site n’inye ya òkè abụọ n’ihe niile o nwere,+ n’ihi na ọ bụ mmalite nke ike ịmụ ọmụmụ ya.+ Ọ bụ ya nwe ihe ruuru onye bụ́ ọkpara.+