Diuterọnọmi 6:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Kee ha dị ka ihe ịrịba ama n’aka gị,+ ha ga-abụkwa ihe ị na-ekegide n’egedege ihu gị, n’agbata anya gị abụọ;+ Diuterọnọmi 11:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “Tinyenụ okwu m ndị a n’obi unu+ nakwa ná mkpụrụ obi unu, keekwa ha n’aka unu dị ka ihe ịrịba ama, ha ga-abụkwa ihe unu ga na-ekegide n’egedege ihu unu, n’agbata anya abụọ unu.+
8 Kee ha dị ka ihe ịrịba ama n’aka gị,+ ha ga-abụkwa ihe ị na-ekegide n’egedege ihu gị, n’agbata anya gị abụọ;+
18 “Tinyenụ okwu m ndị a n’obi unu+ nakwa ná mkpụrụ obi unu, keekwa ha n’aka unu dị ka ihe ịrịba ama, ha ga-abụkwa ihe unu ga na-ekegide n’egedege ihu unu, n’agbata anya abụọ unu.+