Diuterọnọmi 24:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Ọ bụrụ na a hụ mmadụ ka ọ na-atọrọ+ mkpụrụ obi otu n’ime ụmụnne ya n’etiti ụmụ Izrel, ọ bụrụkwa na o mesowo ya ihe n’aka ike wee ree ya,+ onye ahụ nke tọọrọ mmadụ ga-anwụ. Ị ga-ekpochapụkwa ihe ọjọọ n’etiti unu.+
7 “Ọ bụrụ na a hụ mmadụ ka ọ na-atọrọ+ mkpụrụ obi otu n’ime ụmụnne ya n’etiti ụmụ Izrel, ọ bụrụkwa na o mesowo ya ihe n’aka ike wee ree ya,+ onye ahụ nke tọọrọ mmadụ ga-anwụ. Ị ga-ekpochapụkwa ihe ọjọọ n’etiti unu.+