Jenesis 40:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 N’ihi na, n’eziokwu, e si n’ala ndị Hibru+ tọrọ m; n’ebe a kwa, ọ dịghị ihe ọ bụla m mere nke mere ha ga-eji tụba m n’ụlọ mkpọrọ.”+ Ọpụpụ 21:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “Onye tọọrọ mmadụ,+ nke rere ya ere+ ma ọ bụ onye a chọtara ya n’aka ya, a ghaghị igbu ya.+ 1 Timoti 1:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 ndị na-akwa iko,+ ndị nwoke na-edina ndị nwoke, ndị na-atọrọ mmadụ, ndị ụgha, ndị na-aṅụ iyi ụgha,+ na ihe ọ bụla ọzọ nke na-emegide+ ozizi nke na-enye ezi ndụ,+
15 N’ihi na, n’eziokwu, e si n’ala ndị Hibru+ tọrọ m; n’ebe a kwa, ọ dịghị ihe ọ bụla m mere nke mere ha ga-eji tụba m n’ụlọ mkpọrọ.”+
10 ndị na-akwa iko,+ ndị nwoke na-edina ndị nwoke, ndị na-atọrọ mmadụ, ndị ụgha, ndị na-aṅụ iyi ụgha,+ na ihe ọ bụla ọzọ nke na-emegide+ ozizi nke na-enye ezi ndụ,+