12 Ọ bụrụ na ọ ga-eweta ya iji nye ekele,+ ọ ga-eweta àjà ekele ahụ ya na achịcha na-ekoghị eko nke a gwara mmanụ na achịcha dị fere fere na-ekoghị eko nke e tere mmanụ,+ tinyere ntụ ọka e gweriri egweri nke a gwọrọ nke ọma, n’ụdị achịcha a gwara mmanụ.
5 Sureenụ achịcha koro eko ka ọ bụrụ àjà ekele,+ kpọsaakwanụ onyinye afọ ofufo+ unu na-enye; kwusaanụ ya, n’ihi na ọ bụ nke a na-adị unu mma, unu ụmụ Izrel,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.