8 E mewo ka okporo ụzọ tọgbọrọ chakoo;+ o nwekwaghị onye na-agafe n’ụzọ ya.+ O mebiwo ọgbụgba ndụ;+ o lelịwo obodo niile;+ ọ dịghịkwa ihe o ji mmadụ efu kpọrọ.+
15 “‘Ma ọ bụ, ọ bụrụ na mụ emee ka ajọ anụ ọhịa banye n’ala ahụ+ wee gbawa ya aka ụmụ,+ ala ahụ ewee ghọọ ebe tọgbọrọ n’efu nke na-enweghị onye na-esi na ya agafe n’ihi anụ ọhịa,+
14 ‘M wee fesasịa ha dị ka oké ifufe ná mba niile+ ha na-amaghị;+ ala ha wee tọgbọrọ n’efu mgbe ha pụsịrị, n’enweghị onye si na ya na-agafe; n’enweghịkwa onye na-alọghachi n’ime ya,+ ha wee mee ka ala ahụ mara mma+ ghọọ ihe ijuanya.’”