Diuterọnọmi 4:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 O wee kọwaara unu ọgbụgba ndụ ya,+ nke o nyere unu iwu ka unu na-edebe, bụ́ Okwu Iri ahụ,+ e mesịa, o dere ha n’elu mbadamba nkume abụọ.+ Jeremaya 14:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 N’ihi aha gị,+ eledala anyị anya; elelịkwala ocheeze gị dị ebube.+ Cheta; emebila ọgbụgba ndụ anyị na gị.+
13 O wee kọwaara unu ọgbụgba ndụ ya,+ nke o nyere unu iwu ka unu na-edebe, bụ́ Okwu Iri ahụ,+ e mesịa, o dere ha n’elu mbadamba nkume abụọ.+
21 N’ihi aha gị,+ eledala anyị anya; elelịkwala ocheeze gị dị ebube.+ Cheta; emebila ọgbụgba ndụ anyị na gị.+