Levitikọs 25:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Unu ga-edo afọ nke iri ise nsọ ma kpọsaara ndị niile bi n’ala unu nnwere onwe.+ Ọ ga-abụrụ unu afọ Jubili,+ onye nke ọ bụla n’ime unu ga-alaghachi n’ala ya, onye nke ọ bụla n’ime unu ga-alaghachikwuru ezinụlọ ya.+ Levitikọs 25:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 “‘Ọ bụrụ na nwanne gị adaa ogbenye wee ree ụfọdụ n’ime ala ya, onye bụ́ ezigbo onye ikwu ya ga-abịa gbara ihe ahụ nwanne ya rere.+
10 Unu ga-edo afọ nke iri ise nsọ ma kpọsaara ndị niile bi n’ala unu nnwere onwe.+ Ọ ga-abụrụ unu afọ Jubili,+ onye nke ọ bụla n’ime unu ga-alaghachi n’ala ya, onye nke ọ bụla n’ime unu ga-alaghachikwuru ezinụlọ ya.+
25 “‘Ọ bụrụ na nwanne gị adaa ogbenye wee ree ụfọdụ n’ime ala ya, onye bụ́ ezigbo onye ikwu ya ga-abịa gbara ihe ahụ nwanne ya rere.+