Abụ Ọma 72:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ ga-emere onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya na ogbenye ebere,+Ọ ga-azọpụtakwa mkpụrụ obi ndị ogbenye.+ Ilu 17:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Onye na-akwa onye dara ogbenye emo akọchawo Onye kere ya.+ Onye na-aṅụrị ọṅụ n’ọdachi onye ọzọ agaghị agbanahụ ntaramahụhụ.+ Ilu 22:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọgaranya na ogbenye ezutewo.+ Onye kere ha niile bụ Jehova.+ Luk 6:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 O wee welie anya ya lee ndị na-eso ụzọ ya ma malite ịsị:+ “Obi ụtọ na-adịrị unu ndị ogbenye,+ n’ihi na alaeze Chineke bụ nke unu.
13 Ọ ga-emere onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya na ogbenye ebere,+Ọ ga-azọpụtakwa mkpụrụ obi ndị ogbenye.+
5 Onye na-akwa onye dara ogbenye emo akọchawo Onye kere ya.+ Onye na-aṅụrị ọṅụ n’ọdachi onye ọzọ agaghị agbanahụ ntaramahụhụ.+
20 O wee welie anya ya lee ndị na-eso ụzọ ya ma malite ịsị:+ “Obi ụtọ na-adịrị unu ndị ogbenye,+ n’ihi na alaeze Chineke bụ nke unu.