Diuterọnọmi 12:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ bụkwa n’ebe ahụ ka unu ga-eweta àjà nsure ọkụ+ unu na àjà nkịtị unu na otu ụzọ n’ụzọ iri+ unu na onyinye unu na-eweta+ na onyinye unu kwere ná nkwa+ na onyinye afọ ofufo+ unu na anụ ndị e bu ụzọ mụọ n’ìgwè ehi unu nakwa n’ìgwè ewu na atụrụ+ unu. Diuterọnọmi 12:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Kama ọ bụ n’ebe Jehova ga-ahọrọ n’otu n’ime ebo gị ka ị ga-achụ àjà nsure ọkụ gị, ọ bụkwa n’ebe ahụ ka ị ga-eme ihe niile m na-enye gị n’iwu.+
6 Ọ bụkwa n’ebe ahụ ka unu ga-eweta àjà nsure ọkụ+ unu na àjà nkịtị unu na otu ụzọ n’ụzọ iri+ unu na onyinye unu na-eweta+ na onyinye unu kwere ná nkwa+ na onyinye afọ ofufo+ unu na anụ ndị e bu ụzọ mụọ n’ìgwè ehi unu nakwa n’ìgwè ewu na atụrụ+ unu.
14 Kama ọ bụ n’ebe Jehova ga-ahọrọ n’otu n’ime ebo gị ka ị ga-achụ àjà nsure ọkụ gị, ọ bụkwa n’ebe ahụ ka ị ga-eme ihe niile m na-enye gị n’iwu.+