Jenesis 49:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Juda bụ nwa ọdụm.+ Nwa m, ị ga-esi n’anụ oriri bilie. Ọ makpuuru n’ala, ọ gbatịrị onwe ya dị ka ọdụm, dịkwa ka ọdụm, ònye ga-anwa anwa kpọtee ya?+ Ọnụ Ọgụgụ 24:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 O huuru ehuru, ọ makpu dị ka ọdụm,Dịkwa ka ọdụm, ònye ga-anwa anwa kpọtee ya?+Ndị na-agọzi gị bụ ndị a gọziri agọzi,+Ndị na-abụ gị ọnụ bụ ndị a bụrụ ọnụ.”+ Ilu 30:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 ọdụm, anụ kasị ike n’etiti anụ ọhịa, nke na-adịghịkwa alaghachi azụ n’ihu onye ọ bụla;+
9 Juda bụ nwa ọdụm.+ Nwa m, ị ga-esi n’anụ oriri bilie. Ọ makpuuru n’ala, ọ gbatịrị onwe ya dị ka ọdụm, dịkwa ka ọdụm, ònye ga-anwa anwa kpọtee ya?+
9 O huuru ehuru, ọ makpu dị ka ọdụm,Dịkwa ka ọdụm, ònye ga-anwa anwa kpọtee ya?+Ndị na-agọzi gị bụ ndị a gọziri agọzi,+Ndị na-abụ gị ọnụ bụ ndị a bụrụ ọnụ.”+