Diuterọnọmi 1:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Ọ bụ Jọshụa nwa Nọn, onye guzo n’ihu gị, ga-aba n’ebe ahụ.’+ Ọ bụ ya ka o meworo ka ọ dị ike,+ n’ihi na ọ ga-eme ka Izrel keta ya.) Diuterọnọmi 31:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ bụ Jehova bụ́ Chineke gị na-ebutere gị ụzọ ka ị na-agafe.+ Ya onwe ya ga-ala mba ndị a n’iyi n’ihu gị, ị ga-achụpụkwa ha.+ Ọ bụ Jọshụa ga-ebutere gị ụzọ ka ị na-agafe,+ dị nnọọ ka Jehova kwuru. Diuterọnọmi 34:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ma e nwetụbeghị onye amụma biliri n’Izrel nke dị ka Mozis,+ onye Jehova maara ihu na ihu,+
38 Ọ bụ Jọshụa nwa Nọn, onye guzo n’ihu gị, ga-aba n’ebe ahụ.’+ Ọ bụ ya ka o meworo ka ọ dị ike,+ n’ihi na ọ ga-eme ka Izrel keta ya.)
3 Ọ bụ Jehova bụ́ Chineke gị na-ebutere gị ụzọ ka ị na-agafe.+ Ya onwe ya ga-ala mba ndị a n’iyi n’ihu gị, ị ga-achụpụkwa ha.+ Ọ bụ Jọshụa ga-ebutere gị ụzọ ka ị na-agafe,+ dị nnọọ ka Jehova kwuru.