14 Wetakwanụ ntụ ọka e gwere nke ọma, nke a gwara mmanụ, ka ọ bụrụ àjà ọka ha, ụzọ atọ n’ụzọ iri nke otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ efa ga-abụ maka nke ọ bụla n’ime oké ehi iri na atọ ahụ, ụzọ abụọ n’ụzọ iri nke otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ efa ga-abụ maka nke ọ bụla n’ime ebule abụọ ahụ,+