Diuterọnọmi 15:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ọ bụrụkwa na o nwere nkwarụ, daa ngwọrọ ma ọ bụ kpuo ìsì, ajọ nkwarụ ọ bụla, achụrụla ya Jehova bụ́ Chineke gị n’àjà.+ Diuterọnọmi 17:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “Ejila ehi ma ọ bụ atụrụ nke nwere nkwarụ, ya bụ, ihe ọ bụla na-adịghị mma, chụọrọ Jehova bụ́ Chineke gị àjà; n’ihi na ọ bụ ihe arụ n’anya Jehova bụ́ Chineke gị.+
21 Ọ bụrụkwa na o nwere nkwarụ, daa ngwọrọ ma ọ bụ kpuo ìsì, ajọ nkwarụ ọ bụla, achụrụla ya Jehova bụ́ Chineke gị n’àjà.+
17 “Ejila ehi ma ọ bụ atụrụ nke nwere nkwarụ, ya bụ, ihe ọ bụla na-adịghị mma, chụọrọ Jehova bụ́ Chineke gị àjà; n’ihi na ọ bụ ihe arụ n’anya Jehova bụ́ Chineke gị.+