Levitikọs 23:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Gwa ụmụ Izrel okwu, sị ha, ‘Ememme ndị a na-emere Jehova n’oge a kara aka+ bụ́ ndị unu ga-akpọsa+ bụ mgbakọ dị nsọ. Ndị a bụ ememme m ndị a ga na-eme n’oge a kara aka: Diuterọnọmi 16:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “Ugboro atọ n’afọ ka ndị ikom gị niile ga-abịa n’ihu Jehova bụ́ Chineke gị n’ebe ọ ga-ahọrọ:+ n’ememme achịcha na-ekoghị eko+ nakwa n’ememme izu+ nakwa n’ememme ụlọ ndò,+ ọ dịghịkwa onye ga-agba aka bịa n’ihu Jehova.+
2 “Gwa ụmụ Izrel okwu, sị ha, ‘Ememme ndị a na-emere Jehova n’oge a kara aka+ bụ́ ndị unu ga-akpọsa+ bụ mgbakọ dị nsọ. Ndị a bụ ememme m ndị a ga na-eme n’oge a kara aka:
16 “Ugboro atọ n’afọ ka ndị ikom gị niile ga-abịa n’ihu Jehova bụ́ Chineke gị n’ebe ọ ga-ahọrọ:+ n’ememme achịcha na-ekoghị eko+ nakwa n’ememme izu+ nakwa n’ememme ụlọ ndò,+ ọ dịghịkwa onye ga-agba aka bịa n’ihu Jehova.+