Ọpụpụ 40:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Mozis wee mee ihe niile Jehova nyere ya n’iwu.+ O mere nnọọ otú ahụ. Diuterọnọmi 4:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Lee, akụziworo m unu ụkpụrụ+ na mkpebi ikpe,+ dị nnọọ ka Jehova bụ́ Chineke m nyere m n’iwu, ka unu wee mee otú ahụ n’ala ahụ unu na-aga inweta.
5 Lee, akụziworo m unu ụkpụrụ+ na mkpebi ikpe,+ dị nnọọ ka Jehova bụ́ Chineke m nyere m n’iwu, ka unu wee mee otú ahụ n’ala ahụ unu na-aga inweta.