Jenesis 14:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ka Chineke bụ́ Onye Kasị Elu bụrụkwa onye a gọziri agọzi,+Bụ́ onye nyefere ndị na-emegbu gị n’aka gị!”+ Ebram wee nye ya otu ụzọ n’ụzọ iri nke ihe niile.+ 1 Ihe E Mere 26:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ha si n’ihe e nwetara n’agha+ nakwa n’ihe a kwatara akwata+ doo ihe dị iche iche nsọ maka ilekọta ụlọ Jehova.
20 Ka Chineke bụ́ Onye Kasị Elu bụrụkwa onye a gọziri agọzi,+Bụ́ onye nyefere ndị na-emegbu gị n’aka gị!”+ Ebram wee nye ya otu ụzọ n’ụzọ iri nke ihe niile.+
27 Ha si n’ihe e nwetara n’agha+ nakwa n’ihe a kwatara akwata+ doo ihe dị iche iche nsọ maka ilekọta ụlọ Jehova.