Ọnụ Ọgụgụ 13:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ma ndị ikom ahụ so ya gaa sịrị: “Anyị agaghị enwe ike ibuso ndị ahụ agha, n’ihi na ha ka anyị ike.”+ Joshụa 14:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ụmụnne m ndị mụ na ha so gaa mere ka obi lọọ ndị anyị mmiri;+ ma mụ onwe m soro Jehova bụ́ Chineke m n’ụzọ zuru ezu.+
31 Ma ndị ikom ahụ so ya gaa sịrị: “Anyị agaghị enwe ike ibuso ndị ahụ agha, n’ihi na ha ka anyị ike.”+
8 Ụmụnne m ndị mụ na ha so gaa mere ka obi lọọ ndị anyị mmiri;+ ma mụ onwe m soro Jehova bụ́ Chineke m n’ụzọ zuru ezu.+