31 Mozis wee gwa Erọn na ụmụ ya, sị: “Sienụ+ anụ ahụ n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute, ọ bụkwa n’ebe ahụ ka unu ga-anọ rie ya+ na achịcha nke dị na nkata e ji ahọpụta mmadụ, dị ka e nyere m n’iwu, sị, ‘Erọn na ụmụ ya ga-eri ya.’
15 Tupu ha esuree abụba anụ n’ọkụ,+ onye na-ejere onye nchụàjà ozi na-abịa gwa nwoke na-achụ àjà, sị: “Weta anụ a ga-ahụrụ onye nchụàjà, ọ bụ anụ ndụ ka ọ ga-anara gị, ọ bụghị nke e siri esi.”+