Ọpụpụ 16:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ụtụtụ, unu ga-ahụ nnọọ ebube Jehova,+ n’ihi na ọ nụwo ntamu unu na-atamu megide Jehova. Gịnịkwa ka anyị bụ, mere unu ga-eji na-atamu ntamu megide anyị?” Ọnụ Ọgụgụ 14:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Otú ọ dị, nzukọ ahụ dum kwuru ka a tụọ ha nkume.+ Ebube Jehova wee pụta ìhè n’ụlọikwuu nzute, n’ihu ụmụ Izrel niile.+ Ọnụ Ọgụgụ 16:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Mgbe Kora kpọkọtara nzukọ+ ahụ dum imegide ha n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute, ebube Jehova pụtara ìhè n’ihu nzukọ ahụ dum.+
7 N’ụtụtụ, unu ga-ahụ nnọọ ebube Jehova,+ n’ihi na ọ nụwo ntamu unu na-atamu megide Jehova. Gịnịkwa ka anyị bụ, mere unu ga-eji na-atamu ntamu megide anyị?”
10 Otú ọ dị, nzukọ ahụ dum kwuru ka a tụọ ha nkume.+ Ebube Jehova wee pụta ìhè n’ụlọikwuu nzute, n’ihu ụmụ Izrel niile.+
19 Mgbe Kora kpọkọtara nzukọ+ ahụ dum imegide ha n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute, ebube Jehova pụtara ìhè n’ihu nzukọ ahụ dum.+