Ọpụpụ 25:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ha ga-arụkwara m ebe nsọ, n’ihi na m ga-ebi n’etiti ha.+ Levitikọs 21:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ gaghịkwa esi n’ebe nsọ pụọ, ọ gaghịkwa emerụ ebe nsọ nke Chineke ya,+ n’ihi na ihe àmà nke nraranye, bụ́ mmanụ Chineke ya ji ete mmadụ mmanụ,+ dị n’isi ya. Abụ m Jehova.
12 Ọ gaghịkwa esi n’ebe nsọ pụọ, ọ gaghịkwa emerụ ebe nsọ nke Chineke ya,+ n’ihi na ihe àmà nke nraranye, bụ́ mmanụ Chineke ya ji ete mmadụ mmanụ,+ dị n’isi ya. Abụ m Jehova.