7 Unu esikwala n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute pụọ ka unu ghara ịnwụ,+ n’ihi na e tere unu mmanụ Jehova ji ete mmadụ mmanụ n’isi.”+ Ha wee mee ihe Mozis kwuru.
23 Ma ọ gaghị abataru n’ákwà mgbochi ahụ,+ ọ gaghịkwa abịaru nso n’ebe ịchụàjà,+ n’ihi na o nwere nkwarụ;+ ọ gaghịkwa emerụ ebe nsọ+ m, n’ihi na abụ m Jehova, onye na-edo ha nsọ.’”+