Diuterọnọmi 13:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 ị ga-achọgharịkwa ma sie imi n’ala, jụọkwa ase nke ọma;+ ọ bụrụkwa na o doo anya na ihe ahụ bụ eziokwu, na e mere ihe arụ a n’etiti unu, Diuterọnọmi 17:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 e wee kọọrọ gị ya, i wee nụ ya ma nyochaa ya nke ọma, ma, lee! o doro anya na ọ bụ eziokwu,+ na e mewo ihe arụ a n’Izrel! 2 Ihe E Mere 19:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 O wee gwa ndị ikpe ahụ, sị: “Lezienụ anya n’ihe unu na-eme,+ n’ihi na ọ bụghị mmadụ ka unu na-ekpere ikpe kama ọ bụ Jehova;+ ọ nọnyekwaara unu n’ikpe ikpe.+ Job 29:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Abụụrụ m ndị ogbenye ezigbo nna;+Okwu ikpe nke onye m na-amaghị—m na-eleba ya anya.+
14 ị ga-achọgharịkwa ma sie imi n’ala, jụọkwa ase nke ọma;+ ọ bụrụkwa na o doo anya na ihe ahụ bụ eziokwu, na e mere ihe arụ a n’etiti unu,
4 e wee kọọrọ gị ya, i wee nụ ya ma nyochaa ya nke ọma, ma, lee! o doro anya na ọ bụ eziokwu,+ na e mewo ihe arụ a n’Izrel!
6 O wee gwa ndị ikpe ahụ, sị: “Lezienụ anya n’ihe unu na-eme,+ n’ihi na ọ bụghị mmadụ ka unu na-ekpere ikpe kama ọ bụ Jehova;+ ọ nọnyekwaara unu n’ikpe ikpe.+