Ọpụpụ 28:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 “Ma gị onwe gị, kpọta Erọn nwanne gị, ya na ụmụ ya ndị ikom, ka ha si n’etiti ụmụ Izrel bịakwute gị, ka o wee bụrụ onye nchụàjà m,+ ya bụ, Erọn,+ Nedab na Abaịhu,+ Elieza na Ịtama,+ bụ́ ụmụ Erọn. Diuterọnọmi 18:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na ọ bụ ya ka Jehova bụ́ Chineke gị họọrọ n’etiti ebo gị niile ka o guzoro na-eje ozi n’aha Jehova, ya na ụmụ ya ndị ikom, mgbe niile.+
28 “Ma gị onwe gị, kpọta Erọn nwanne gị, ya na ụmụ ya ndị ikom, ka ha si n’etiti ụmụ Izrel bịakwute gị, ka o wee bụrụ onye nchụàjà m,+ ya bụ, Erọn,+ Nedab na Abaịhu,+ Elieza na Ịtama,+ bụ́ ụmụ Erọn.
5 N’ihi na ọ bụ ya ka Jehova bụ́ Chineke gị họọrọ n’etiti ebo gị niile ka o guzoro na-eje ozi n’aha Jehova, ya na ụmụ ya ndị ikom, mgbe niile.+